• rclyrisband-search
  • Home Search Dark Mode Request LRC Singer AIO Editor LRC Maker Request List LRC File Basics Privacy Policy Credits About Contact

    Download Isi Onwe Lyrics by Flavour, Umu Obiligbo - Read, Copy & Get LRC, PDF, TXT, SRT Files

    Read, copy, and download the Isi Onwe lyrics LRC file, which provides synchronized music subtitles for the song Isi Onwe by Flavour, Umu Obiligbo from the album Flavour. Our LRC file is created using the free "LRC File Maker" tool and matches the official length of the song, which is 07:57.25. Additionally, you can download the lyrics in TXT (.txt), SRT (.srt), and PDF (.pdf) formats.



    Isi Onwe by Flavour, Umu Obiligbo LRC Format

    [ti:Isi Onwe]
    [ar:Flavour, Umu Obiligbo]
    [al:Flavour]
    [lang:Somali]
    [length:07:57.25]
    [by:Jun]
    [re:www.rclyricsband.com]
    [ve:v0.0.5]
    [00:00.00]
    [00:29.42]Zoba isi onwe gi
    [00:34.52]Aahhee
    [00:35.03]Zoba isi onwe gi eee
    [00:38.48]Chaii
    [00:40.55]Zoba isi onwe gi (ije enu)
    [00:46.19]Zoba isi onwe gi eeeh
    [00:49.95]Maka omesia
    [00:51.88]Isi n'akowasirori 'i
    [00:55.29]Ife n'eme n'enu uwa
    [00:57.49]Okwa n'isi mmadu ehhh
    [01:00.99]Maka omesizia
    [01:03.17]Isi n'akowasirori 'i (ije enu)
    [01:08.52]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [01:13.03]Oyi m welu nwayo
    [01:14.71]Softly softly eeeeeh
    [01:17.65]If you try you no succeed o
    [01:20.32]Biko try again
    [01:23.00]Enekwana mmadu ibe gi anya
    [01:25.13]Nwanne zoba isi onwe eeh
    [01:25.89]I n'anu onu m
    [01:30.68]Asi m gi zoba isi onwe gi eee ehh
    [01:34.98]Oyi m welu nwayo
    [01:37.23]Nwayo nwayo eeeeeh
    [01:39.92]Nwayo bu ije enu
    [01:41.99]I n'anu ka m n'ekwu eeyyyyi
    [01:46.31]Iyeeeee!
    [01:47.90]No matter what you are going through
    [01:51.90]Nne m ehh
    [01:53.75]Better don't give up (uuhhhh)
    [01:58.92]Cos you no know you no know tomorrow oooo
    [02:03.17]Nne m ehh, better don't give up
    [02:08.82]Ya kpatara n'uwa
    [02:10.68]Zoba isi onwe gi oooo(aaaeeh)
    [02:16.53]Zoba isi onwe gi eee ehh (chaiii)
    [02:21.87]Zoba isi onwe gi oooo (ije enu)
    [02:27.70]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [02:31.48]Maka omesia
    [02:33.27]Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori 'i)
    [02:37.62]Ife n'eme n'enu uwa
    [02:39.22]Okwa n'isi mmadu ehhh
    [02:41.10]Odi n'isi gi o o di n'isi gi o oo
    [02:43.47]Maka omesia
    [02:45.13]I si n'akowasirori 'i(o kwa yaa eh)
    [02:47.98]Ije enu zoba isi onwe gi eee ehh
    [02:53.44](Wooow)
    [02:54.98]O buro onye ijider' irie y' Erie
    [02:56.07]O buro onye ijider' igbu o y' egbu o
    [02:57.53]Ma onwere chukwu kecher' ikpo y'oku
    [02:59.15]Ife emelu nma nma
    [03:00.36]O na di k'emegbuo ya na nma
    [03:02.26]Yeah yeah yeah yeah
    [03:05.97]O buro onye ijider' irie y' Erie
    [03:07.37]O buro onye ijider' igbu o y' egbu o
    [03:08.65]Ma onwere chukwu kecher' ikpo y'oku
    [03:10.15]Ife emelu nma nma
    [03:11.72]O na di k'emegbuo ya na nma
    [03:13.61]Leee leee leee leee
    [03:17.09]Chai, ube mmanwu ka m n'ebe nu
    [03:20.76]I n'anu ka m n'ebe eeeeiioo
    [03:23.73]I n'anu ka m n'eti eiiiiooo
    [03:28.47]Iyooo
    [03:29.58]Akwa alili ka m n'akwa
    [03:32.29]I n'anu ka m n'ebe eeeeiiio
    [03:34.99]I n'anu ka m n'eti eiiiiooo
    [03:40.56]Nwunye n'azonu isi ya
    [03:43.80]Di ya n'azonu isi ya
    [03:46.24]Umuaka ga azokwa isi fa
    [03:49.09]Chi anyi abulo otu chaa chaa
    [03:51.82]I n'anu ka m n' ekwu ee
    [03:55.31]Egwu m n'ije enu
    [03:57.74]I n'anu ka m n'ekwu eeeiie
    [04:01.67]Ofu nne n'amu
    [04:03.31]M' ofu chi adi eke nwanne m
    [04:06.52]Egwu m ka m n'eti e
    [04:09.21]Egwu anyi ya k'anyi ji eje eeeh
    [04:12.11]Iyee eee iyee eee
    [04:14.75]Zoba isi onwe gi oooo (zoba ha zoba ha)
    [04:16.72]Zoba isi onwe gi oooo
    [04:26.09]Zoba isi onwe gi
    [04:31.85]Zoba isi onwe gi oooo eeeeh
    [04:35.73]Maka omesia
    [04:37.60]Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori'i)
    [04:41.27]Ife n'eme n'enu uwa
    [04:43.15]Okwa n'isi mmadu ehhh ehh
    [04:47.01]Maka omesizia
    [04:48.76]Isi n'akowasirori 'i
    [04:51.22]Okwa ya ee (ije enu)
    [04:54.37]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [04:59.31]Oso olu oturu onye n'isi ya ee
    [05:03.33]Zoba isi onwe gi eee
    [05:05.74]Oyi m zoba isi onwe gi eee ehh
    [05:10.82]Isi n'akowasirori 'i
    [05:14.75]Zoba isi onwe gi eee
    [05:16.59]Nwanne zoba isi onwe gi eee ehh
    [05:20.87]Okwa maka omesia
    [05:23.06]Isi n'akowasirori 'i
    [05:25.73]A sikwana na m agwaro gi
    [05:28.06]Oyi m zoba isi onwe gi eee ehh
    [05:32.90]Ife onye n'alu ka chukwu ji akwu ya ugwo
    [05:36.70]Zoba isi onwe gi eee
    [05:39.11]Ife m nulu ya ka m n'ekwu eeyyyyi ehh
    [05:43.61]Iyeeeee!
    [05:45.04]No matter what you are going through
    [05:48.98]Nne m ehh
    [05:50.78]Better don't give up (uuhhhh)
    [05:56.18]Cos you no know you no know tomorrow oooo
    [05:59.93]Nne m ehh
    [06:02.29]Better don't give uuuu up
    [06:06.35]Ya kpatara n'uwa
    [06:07.97]Zoba isi onwe gi oooo aaaeeh
    [06:10.08]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [06:17.34]Chaiii
    [06:19.23]Zoba isi onwe gi eee
    [06:22.41]Ije enu
    [06:24.84]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [06:28.29]Maka emesia
    [06:30.52]Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori'i)
    [06:34.02]Ife n'eme n'enu uwa
    [06:36.21]Okwa n'isi mmadu ehhh ehh
    [06:38.79]Odi n'isi gi o o di n'isi gi o oo
    [06:40.40]Maka omesia
    [06:42.00]I si n'akowasirori 'i(o kwa yaa eh)
    [06:45.75]Ije enu zoba isi onwe gi eee ehh
    [06:51.42](Wooow)
    [06:53.22]Zoba isi onwe gi eee
    [06:56.37]Aaaeeh
    [06:58.64]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [07:02.10]Chaiii
    [07:04.17]Zoba isi onwe gi eee
    [07:07.19]Ije enu o
    [07:10.06]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [07:13.33]Maka omesia
    [07:15.84]Isi n'akowasirori 'i
    [07:19.24]Ife n'eme n'enu uwa nu
    [07:21.64]Okwa n'isi mmadu ehhh ehh
    [07:25.38]Maka omesizia
    [07:27.18]Isi n'akowasirori 'i
    [07:30.24]Ije enu o
    [07:32.81]Zoba isi onwe gi eee ehh
    [07:55.99]RCLyricsBand.Com

    This LRC file may not match your music if the duration is not the same. Click Edit below and simply apply an offset (+0.10 sec, -0.10 sec, etc.)



    Try Our Free Tools


    You May Listen Isi Onwe by Flavour, Umu Obiligbo

    apple music logospotify music logoamazon music logotidal music logoyoutube music logo

    Show Off

    Chimamanda

    Shake

    Isi Onwe

    Mma Mma

    Ashawo (Remix)

    Catch you

    Chinny Baby

    Adamma

    Most High

    Ijele

    Ebube

    Crazy Love

    Crazy Love

    เพลงเพราะ...เพราะเธอ


    FAQ:

    1. Who is the singer of "Isi Onwe" song?

    ⇒ Flavour, Umu Obiligbo has sung the song "Isi Onwe".

    2. Which album is the "Isi Onwe" song from?

    ⇒ The song "Isi Onwe" is from the album Flavour.

    3. In which language is the "Isi Onwe" song composed?

    ⇒ The song "Isi Onwe" is composed in the Somali language.

    4. What is the official duration of the "Isi Onwe" song?

    ⇒ The official duration of "Isi Onwe" is 07:57.25.

    5. Can I reupload this LRC file on the internet?

    ⇒ Sorry, you are not allowed to reupload this LRC file on the internet without permission. This is only for your personal use.

    6. Does this LRC file perfectly match the official song?

    ⇒ Yes, it does most of the time, but sometimes you may need to apply an offset using our tool, LRC File Maker (e.g., +10 or -10).

    Flavour, Umu Obiligbo - Isi Onwe